Fijabi Akinade
Ọdịdị
Saheed Akinade Fijabi bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu ụlọ omebe iwu Federal, na-anọchite anya Ibadan North West/South West Federal Constituency nke steeti Oyo na ọgbakọ omebe iwu nke asatọ. [1] [2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Olaniyan, Olawale (2022-05-30). "Fijabi wins Oyo APC Reps ticket". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-01.
- ↑ Adebayo, Musliudeen (2018-10-08). "APC primaries: Akinade-Fijabi, Odebunmi get return tickets to NASS". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-01.
- ↑ Adeniran, Dare (2018-10-21). "How SAHEED FIJABI Won A 3rd Term Ticket". City People Magazine (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-01.