Flocke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Flocke na 9 Anó 2008, na úbochị otụ kúfụrụ mgbe of fụtạrạ ezí

Flocke bu bear nke obodo oyi, nke futárá na uwa na ime mgbachí na nlélé anumanu Nuremberg na 11 Önwa iri na orụ 2007. Na izu uka olé garaga mgbe omúmú ya, hé wefụrụ Flocke nwa anumanu na áká mmá ya mgbe ndi madu chere nche na ndu ya a dígị na mma. Nlélé anumanu mere ilú nke íke na ha na á kpata anumanu áká, ndi ichié si ha gi zifú Flocke na áká ya.