Francis Uduyok
Ọdịdị
Francis Charles Uduyok bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa n'okpuru nche anwụ nke Peoples Democratic Party (PDP). Ọ na-eje ozi dị ka onye nnọchiteanya nke Ikot Abasi/Mkpat Enin/Eastern Obolo Federal Constituency na Nigerian House of Representatives.[1][2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Osewezina (2016-09-28). Reps Reject Call For Re-introduction Of Toll Gates (en). Channels Television. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. www.stears.co. Archived from the original on 2025-01-06. Retrieved on 2025-01-06.