Gaa na ọdịnaya

Frank Eke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Frank Eke
1st Deputy Governor of Rivers State
In office
October 1979  December 1983
GovernorMelford Okilo
Preceded byNone
Succeeded byPeter Odili
Personal details
Born(1931-07-27) 27 Julaị 1931
Died4 Jenụwarị 2013(2013-01-04) (aged 81)
Political partyNational Party of Nigeria
SpouseEvang. Beatrice Chiebonam Eke
Children
  • Leslie Nyebuchi Eke
  • Graham Ezebunwo Eke
  • Ada Eke
  • Ngozi Oyewole
  • Onyinye Unachukwu
  • Frank (Junior) Eke
ProfessionMedical doctor, politician

Frank Adiele Eke (27 June 1931 - 4 January 2013), bụkwa dọkịta na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Naijiria. Ọ bụ osote Gọvanọ mbụ nke Rivers State, na-eje ozi site na afọ 1979 we ruo 1983 na okpuru Gọvanọ Melford Okilo [1][2]

O bụ nwoke Ikwerre mbụ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Harvard USA, ebe ọ nwetara Nna-ukwu nke Ahụike Ọhana afọ 1972. Ọ si Woji.

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwụru na 4 Jenụwarị 2013 mgbe ọ rịasịrị ọrịa dị obere. Tupu ọnwụ ya, ọ bụ onye ọchịchị kachasị elu nke Evo Kingdom na mpaghara ọchịchị ime obodo Obio-Akpor. [3] Aha ya zuru ezu bụ HRM. Eze Dr (Amb) Sir Frank Adiele Eke (Eze Gbakagbaka nke ala Evo).

Ezinụlọ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nụrụ Evang. Beatrice Chiebonam Eke na ya nwere ụmụ isii dị ka ndị a: Leslie Eke, Graham Eke, Ada Eke, Ngozi Oyewole, Onyinye Unachukwu na Frank Eke.

  • Ndepụta nke ndị si Rivers State

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Hart. "PHCCIMA President Mourns Passing Away of Father In-law & Elder Statesman, Late Eze (Dr.) Frank Eke", The Nigerian Voice, 11 January 2014. Retrieved on 8 March 2015.
  2. Lowen (2002). The story of a living legend : His Royal Majesty Eze Dr. Frank Adele Eke (J.P), Eze Gbakagbaka, Eze Oha Evo II. International Youth Congress. ISBN 978-056-162-5. 
  3. Onukwugha. "No Human Heads Needed For Burial Of Rivers Monarch, Police Insist", Leadership, 6 June 2014. Retrieved on 8 March 2015.