Gaa na ọdịnaya

Fyne Ahuama

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Fyne Ahuama Onyekachi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Naijiria. Ọ na anọchite anya Osisioma Mpaghara ndịda nke Abia Steeti ugbu a na Steeti Legislature . [1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]