Gaa na ọdịnaya

Gabriel Onyenwife

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Gabriel Onyenwife bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Oyi/Ayamelum Federal Constituency na House of Representatives. O si na steeti Anambra. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu na ntuli aka nke 2015 n'okpuru All Progressives Grand Alliance (APGA). [1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Nwafor (2018-03-23). Indelible footprints of 'Gabriel Onyenwife' in the Green chamber (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-08.