Gaa na ọdịnaya

Gadiel Kamagi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Gabriel Gadiel Michael Kamagi (amụrụ 12 Septemba afọ 1996) bụ onye egwuregwu bọọlụ Tanzania na-egwuri egwu na Singida Black Stars.

Na afọ 2024, ọ kwagara mba ọzọ na klọb South Africa Cape Town Spurs na mbinye ego. Mgbe Cape Town Spurs kwụsịrị, Kamagi bịanyere aka na Chippa United na Ọgọst afọ 2024.[1][2] Na Jenụwarị 2025 ọ malitere ọzụzụ ya na Singida Black Stars nke obodo ya, sonyekwaara otu ahụ kpamkpam. [3]

Mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

O mere otu egwuregwu bọọlụ mba Tanzania nke izizi na 10 June afọ 2017 na asọmpi AFCON qualifier megide Lesotho.[4]

A họpụtara ya maka 2019 Africa Cup of Nations squad.

Goolu mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]
Akara na rịzọtu ọkwa goolu Tanzania mbụ.
No. Date Venue Opponent Score Result Competition
1. 19 December 2019 Lugogo Stadium, Kampala, Uganda  Tanzania 1–2 1–2 2019 CECAFA Cup

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Madyauta, Terry. "Tanzania outfit boss reveals Kamagi CT Spurs future", FAR Post, 23 April 2024. Retrieved on 16 March 2025.
  2. Dube. "Tanzanian star Gadiel Kamagi joins Chippa United", 21 August 2024. Retrieved on 10 September 2024.
  3. Fakude, Ernest. "Michael finds new home in Tanzania". Retrieved on 16 March 2025.
  4. game report by Soccerway. Confederation of African Football (10 June 2017).

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Gadiel Kamagi na Soccerway. Retrieved 16 March 2025.

Templeeti:Tanzania squad 2019 Africa Cup of Nations