Gelane Zwane
Ọdịdị
Chief Gelane Zwane bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Eswatini.
A mụrụ ya na 1952.[1] Ọ bụ osote onye isi oche nke Senate site na 2003 ruo 2006 mgbe a họpụtara ya ịbụ onyeisi oche nke Senate.[2] Ọ jere ozi dị ka onye isi oche nke Senate ruo 23 October 2018. [1]
Ọ bụ onye na-anọchite anya onye isi (Inkhosatana) nke KoNtjingila na mpaghara Shiselweni [2] ruo 2022.[3]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Senate of Eswatini. IPU Parline. IPU.
- ↑ The Parliamentarian (en). General Council of the Commonwealth Parliamentary Association. (2010).
- ↑ News :: The Swaziland News. www.swazilandnews.co.za.