Ọmúmú-àlà
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Geography)
Ọmúmú-àlà
| Obere ụdị nke | amamihe |
|---|---|
| Bụ ọmụmụ nke | geographic location |
| Mụrụ ya | history of geography, Q3589295 |
| Hashtag | geography |
| Akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of geography |
| Ndị n'eme ya | geographer |
| Nhazi koodu mmemme nkuzi | 45.0701, 45.0799 |
| Stack Exchange mkpado | https://stackoverflow.com/tags/geography |


Ọmúmú-àlà (nkè ndi bekee na kpó Geography) bù ómúmú Àlà na ágwa yá, na ńdí nor ya na élú, na ihe na-méní n'élú ya. N'ásụsụ bekee, áhà ihe ómúmú nke á sị asụsụ Greek, sí mkpurụ okwu gê ("Àlà") na graphein ("Í dé"), ihe ó pùtàrà bụ "Í dé màkà àlà"; onyé bídóró ijí áhà nke ȧ bụ onye obiạ há kpòrò Eratosthenes (276-194 B.C.). Ȯ dị nạ ómúmú àlà ukwu, ògbu miri, òrìmili na úgwú. Ihe na-eménu bu ihe dí kà àlà mmarùbe, mmiri na laazú na ufèlè.