George Edwards Daika
Ọdịdị
George Edwards Daika bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụbu onye isi oche nke Plateau Steeti Ụlọ Mgbakọ na onye bụbu onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya, ebe ọ nọchitere anya Shendam / Mikang / Quan'pan Mpaghara Federal [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Pwanagba (2020-09-06). Plateau South Senate: Former Reps member, Daika wins PDP primary election (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-29.
- ↑ Metro (2019-09-03). Elumelu Appoints Former Reps Member, Daika as Senior Legislative Aide (en-US). Asaba Metro News. Retrieved on 2024-12-29.
- ↑ Plateau South: Daika wins PDP ticket for senatorial district election | AIT LIVE (en-US). ait.live (2020-09-06). Retrieved on 2024-12-29.