Germaine Kouméalo Anaté
Ọdịdị
Germaine Kouméalo Anaté
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Togo |
| Aha enyere | Germaine |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jụn 1968 |
| Ebe ọmụmụ | Sotouboua |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, academic, minister |
| Onye were ọrụ | University of Lomé, University of Kara |
| Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Togo |
| Ebe agụmakwụkwọ | université Bordeaux Montaigne |
| Ogo mmụta | doctorate |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Union for the Republic |
Germaine Kouméalo Anaté (amụrụ na ọnwa June 15, 1968 na Kazaboua, na Sotouboua Prefecture) bụ minista gọọmentị ọnwa Togo, ọkà mmụta na onye edemede. N'abalị iri na asaa n'ọnwa Septemba n'afọ 2013, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka nkwukọrịta, ọdịbendị, nka na agụmakwụkwọ obodo na gọọmentị Kwesi Ahoomey-Zunu1.[1] Ọ nọ n'ọkwa Chief of Staff nke Ministry of Higher Education and Research of Togo tupu e bulie ya n'ọkwá minista. Onye nwere nzere doctorate na sayensị ozi na nkwukọrịta na Mahadum nke Bordeaux III na France, ọ bụ onye nkuzi na prọfesọ nyocha na mpaghara a na mahadum nke Lomé na Kara. Anaté' bụ onye isi oche nke Writers' Association of Togo (AET) ma bụrụkwa onye dere ọtụtụ akwụkwọ.
Ebesidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Germaine Kouméalo Anaté. Africultures. Retrieved on 29 May 2015.
Ụdakọ gasị:
- Articles with ISNI identifiers
- Articles with VIAF identifiers
- Articles with BNF identifiers
- Articles with GND identifiers
- Articles with LCCN identifiers
- Articles with NTA identifiers
- Articles with faulty RERO identifiers
- Articles with SUDOC identifiers
- Articles with WorldCat-VIAF identifiers
- Mmadụ ndi di ndụ