Goldie Harvey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Goldie Harvey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSusan Oluwabimpe Dezie
Aha ọmụmụSusan Oluwabimpe Dezie
Aha enyereGoldie Dezie
aha ezinụlọ yaHarvey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Ọktoba 1983 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya14 Febụwarị 2013 Dezie
Ebe ọ nwụrụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Sunderland Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịrhythm and blues Dezie
akara ndekọKennis Music Dezie
webụsaịtịhttp://www.goldieharvey.net Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Goldie Harvey

Aha ọmụmụ - Susan Oluwabimpe Filani

Afọ ọmụmụ - 23 Oktoba 1981 Lagos, Nigeria

Afọ Ọ nwụrụ - 14 Febụwarị 2013 (afọ iri atọ na otu) Lagos Nigeria

Ụdị Egwu - R & B, pop, rap, electopop

Akaọrụ - onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu, onye ama ama na onyonyo TV.

Akụrụngwa - olu

Afọ n'ọrụ - 2009-2013

Otu egwu - Kennis Music

Webụsaịtị - www.goldieharvey.net

Àtụ:Infobox musical artist Susan Oluwabimpe "Goldie" Filani Harvey (amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ n'onwa oktoba n'afọ 1981 ma nwuọ n'abalị iri na anọ nke onwa febụwarị n'afọ 2013) bụ onye na-agụ egwu nke oma na onye ama ama maka egwuregwu Big Brother Africa[1]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Susan Oluwabimpe "Goldie" Filani lụrụ Andrew Harvey, onye injinia bi na Malaysia, n'afọ 2005, mana amaghi eziokwu a ebe niile tupu Ọ nwụọ. [2] [3]

Harvey ritere ọtụtụ onyinye egwu Afrika, [1] tinyere Onyinye egwu naijiria di elu [4] Ọ pụtara na Big Brother Africa n'afọ 2012 nke bụ mpụta mbụ ya na TV. Ya na onye egwu nke Kenya bụ Prezzo, onye mekwara egwuregwu nke BBA, dị ka ha nwere ezigbo mmekọrịta n'ihe egwuregwu ahụ. [5]

Ọnwụ na ncheta[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ si 2013 Grammy Awards na Los Angeles, California laghachi n'ala Naijiria, ọ kwuru n'isi na awa ya, e wee kpọga ya n'ụlọ ọgwu ebe e mechara kwuo na ọ nwụọla.[6] [7] [1] [8] [9] [10] Ọ bụ ezie na-anụrụ asịrị na ọ dika ọ ṅuru ọgwụ ike nke kpatara ọnwụ ya, mana di ya gọnahụrụ nke ahụ. [11] Site na nyocha nke ngalaba Pathology and Forensic Medicine nke Lagos State University Teaching Hospital, mere, onye ọgụ egwu nke Naijiria nwuru site na 'oria obi obara mgbalị elu,' nke butere " intracerebral hemorrhage ." [12] Goldie, onye di afọ iri atọ na otu n'oge o nwụrụ, ka e liri na Vaults and Gardens, Ikoyi, Lagos. [13]

E liri ya n'abalị iri abụọ na ise nke onwa febụwarị n'afo 2013 na Vaults and Gardens Cemetery, Ikoyi, Lagos . [1] [13]

N'abalị iri na atọ n'onwa Epurel n'afọ 2013, mpipụta ndị nchụ nta akụkọ kwuru na ihe onwunwe nke Goldie Harvey ka e nyere ndị ọrụ ebere. [14]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • 2010 – Gold
  • 2011 – Gold Reloaded

Onyinye na Nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume Onyinye Ọrụ a họpụtara Nsonaazụ Ref
2010 Tush Awards Best Female Musician Won
2011 The Headies Best Collabo "You Know It"

(featuring eLDee)
Ahọpụtara [15]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  2. Our Gold Star….. jessynaija.org. Archived from the original on 2 March 2021. Retrieved on 18 February 2013.
  3. "Goldie: Why We Kept Our Marriage Secret – Andrew Harvey" The Nation.
  4. Kevin Rutherford, "Nigerian Singer Goldie Harvey Dead Following Trip to Grammy Awards" Billboard (15 February 2013).
  5. Monday Ateboh, "Goldie Harvey’s husband warns Prezzo to keep off as he mourns wife’s death" Premium Times (16 February 2013).
  6. Nigerian Singer Goldie Harvey Dead Following Trip to Grammy Awards. The Hollywood Reporter. Retrieved on 15 February 2013.
  7. Nigerian singer, reality star Goldie Harvey dies. NDTV. Retrieved on 15 February 2013.
  8. Nigerian artist Goldie Harvey is dead. Daily Nation. Retrieved on 15 February 2013.
  9. Nigerian pop singer, Goldie Harvey is dead. Business Day.com. Archived from the original on 18 February 2013. Retrieved on 15 February 2013.
  10. Archive copy. Archived from the original on 2021-04-16. Retrieved on 2020-11-20.
  11. Abdulrahman Abdulmalik, "Goldie didn’t die of drug complications, says husband" Premium Times (16 February 2013).
  12. Goldie Harvey’s Rutopsy Result Released…Died of Hypertension. Vanguard Media Limited, Nigeria. Retrieved on 5 January 2015.
  13. 13.0 13.1 "Goldie Harvey buried in private ceremony", The Vanguard. Retrieved on October 23, 2014.
  14. "PHOTOS: Late Goldie Harvey Wills Her Property To Charity", Information Nigeria, 13 April 2013. Retrieved on 14 April 2013.
  15. Arogundade, Funsho (26 October 2011). 2011 The Headies: 2Face, Darey, MI, Others Win Multiple Awards. P.M. News. Retrieved on 28 February 2014.