Gaa na ọdịnaya

Goliath (Akwụkw akụkọ Onyebuchi dere)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Goliath
ọrụ edemede
AhaGoliath Dezie
Form of creative worknovel Dezie
Ụdịscience fiction, dystopian fiction, fantasy Dezie
Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụGoliath Dezie
Odee akwụkwọTochi Onyebuchi Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta25 Jenụwarị 2022 Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Asụsụ eji dee ọrụEnglish Dezie
Ahọpụtara makaLocus Award for Best Science Fiction Novel Dezie

Goliath bụ akwụkwọ akụkọ sayensị nke afọ 2022 nke onye edemede Naijiria na Amerika bụ Tochi Onyebuchi dere. [1] [2][3] Ọ bụ akwụkwọ akụkọ sayensị mbụ ya nke ndị toro eto ma Tor Books bipụtara ya na New York na n'abalị iri abụọ na abụụ nke ọnwa Jenụwarị, afọ 2022. [4][5]

Ihe ndị adabeere

[dezie | dezie ebe o si]

N'ajụjụ ọnụ nke NPR, Onyebuchi kwuru na ọtụtụ ihe nkiri mbara igwe na TV na-egosi ndị ọcha nọ na ụgbọ elu na-eme ngosi Mars ma na o nwere echiche nke akwụkwọ akụkọ ahụ mgbe ọ chere banyere ihe mere ndị Black na Braụn niile na-egosighị.[2][4] O kwukwara na ihendị n'emegharị ahụ dị ka Gundam Wing na Ghost In The Shell kpaliri akụkọ akwụkwọ ahụ.[6]

Akwụkwọ ahụ nwetara nnabata dị mma n'ozuzu site n'aka ndị na-enyocha akwụkwọ na ndị na-agụ akwụkwọ.[1] Ọ bụ nhọrọ nke ndị nchịkọta akụkọ New York Times na otu n'ime akwụkwọ ndị a atụrụ anya ya na 2022. Ọtụtụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi gụnyere USA Today, Bustle, Buzzfeed na Polygon rụtụrụ ya aka.[7][8][9]

Nnyocha nke The New York Times kwuru na akwụkwọ ahụ nwere "ihe omimi", [10] nnyocha ọzọ nke Publishers Weekly kpọrọ akwụkwọ akụkọ ahụ "ọrụ mara mma". [11] Beth Mowbray na ntulekọrịta maka The Nerd Daily toro akwụkwọ akụkọ ahụ na-ekwu na "na Golaịat, Onyebuchi na-emepụta ọdịnihu ọzọ nke na-egosipụta nsogbu nke ụbọchị na oge anyị nọna ya".[2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Brown (2022-01-25). A Story of Resistance, Not Surrender: Goliath by Tochi Onyebuchi (en-US). Tor.com. Retrieved on 2022-03-21.
  2. 1 2 3 read (2022-01-24). Review: Goliath by Tochi Onyebuchi (en-AU). The Nerd Daily. Retrieved on 2022-03-21.
  3. Gentrifiers Invade City From Outer Space (en). New Haven Independent. Retrieved on 2022-03-21.
  4. 1 2 Philpott (2020-01-16). The PEN Ten: An Interview with Tochi Onyebuchi (en). PEN America. Retrieved on 2022-03-21.
  5. Becca Caddy (2022-01-02). Sci-fi in 2022: the biggest movies, TV shows and books you need to know about (en). TechRadar. Retrieved on 2022-03-21.
  6. "In 'Goliath,' only the rich and white can escape to space as the Earth collapses", NPR.org. Retrieved on 2022-03-21. (in en)
  7. "9 New Books We Recommend This Week", The New York Times, 2022-02-10. Retrieved on 2022-03-21. (in en-US)
  8. VanDenburgh. 5 books not to miss: John Darnielle's 'Devil House,' new Danya Kukafka thriller (en-US). USA TODAY. Retrieved on 2022-03-21.
  9. 40 fantasy and science fiction books you should read in 2022 (en-US). Winter is Coming (2022-01-30). Retrieved on 2022-03-21.
  10. Markovits. "They Left a Broken U.S. for Outer Space. Now They're Coming Back.", The New York Times, 2022-01-25. Retrieved on 2022-03-21. (in en-US)
  11. Sci-Fi/Fantasy/Horror Book Review: Goliath by Tochi Onyebuchi. Tordotcom, (336p) ISBN 978-1-250-78295-3 (en). PublishersWeekly.com. Retrieved on 2022-03-21.