Gaa na ọdịnaya

Grace Boadu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Grace Boadu
Born
Died (2024-01-29)29 January 2024

Tantra Hills
Nationality Ghanaian
Alma mater Kwame Nkrumah University of Science and Technology
Occupation Herbalist
Medical career
Field Herbal medicine
Institutions Grace Gift Herbal Hospital and Laboratory Services

Grace Boadu Kumanin (nwuru n' abali iri abụọ na itolu n'ọnwa Jenụwarị afọ 2024) bụ onye na-ahụ maka ọgwụ ahịhịa Ghana, onye nchoputa na onye isi ụlọ ọgwụ Grace Gift Herbal Hospital na Laboratory Services.[1][2][3][4]Ọ bụ onye otu World Diplomatic Federation yana onye nnọchi anya Herbal Health Evangelion.[5][6]

Ndụ mbido na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Boadu toro site na Ejisu Abankro na mpaghara Ashanti nke Ghana. Ọ gara Mahadum Sayensị na Teknụzụ Kwame Nkrumah ebe ọ gụrụ akwụkwọ nọọsụ. [7] Ọ gara St. Gilbert Nursing College dị na Kumasi na mpaghara Ashanti nke Ghana.[8] N'afọ 2019, ọ nwetara akara ugo mmụta doctorate na Mahadum City dị na Cambodia.[9]

Boadu malitere ọrụ ya dị ka nọọsụ tupu ọ ghọọ onye na-ahụ maka ọgwụ ahịhịa.[10][11] Ọ rụrụ ọrụ n'ụlọ ọgwụ County dị na Kumasi; Ụlọ ọgwụ Mary Lucy dị na Accra; Kropo Charity Hospital, na Ebenezer Maternity Home na Kumasi.[8]

Ọrụ ebere

[dezie | dezie ebe o si]

Na Nọvemba afọ 2023, o nyere GHC10,000 maka nrụzigharị ụlọ ọgwụ nkuzi Komfo Anokye.[12]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Boadu nwere nwanne nna a na-akpọ Akwasi Addae .[7] Ọ lughi di ma o nweghi nwa.[13] O nwekwara nwanne nwoke aha ya bụ Emmanuel Boadu.[14]

Ọnwụ na olili

[dezie | dezie ebe o si]

Boadu nwụrụ na 29 ọnwa Jenụwarị afọ 2024 ka e boro ebubo na ọ dabara n'ime ụlọ ịsa ahụ ma tie isi ya n'ala.[10][15] Ọ nwụrụ n'ụlọ ya na Tantra Hills na Accra .[16][17] E liri ya na 9 Maachị afọ 2024 na Ejisu Abankro na mpaghara Ashanti nke Ghana.[18][19]

Ihe nrite na nkwanye ugwu

[dezie | dezie ebe o si]

Na ọnwa Maachị 2023, e nyere ụlọọgwụ ya ugwu na 'Kachasị Mma Herbal Center of the Year' n'oge 6th West African Traditional and Alternative Medical Awards nke emere na Accra.[20]

N'ọnwa Disemba afọ 2023, Keche sọpụrụ Boadu ka onye otu otu egwu nwetachara ọgwụgwọ site na ụlọ ọrụ ya. [21]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ayisah (20 December 2020). Pay much attention to herbal medicine--Ministry of Health told. Modern Ghana. Retrieved on 30 January 2024.
  2. Nti (9 August 2021). 'Include approved Herbal Medicines in NHIS' - Gracegift Clinic CEO to Govt (en-US). Angel Online. Retrieved on 30 January 2024.
  3. Dr. Grace Boadu commiserates with Prez. Kufour as state mourns former First Lady (en). GhanaWeb (17 November 2023). Retrieved on 30 January 2024.
  4. Online (29 January 2024). Founder of Grace Gift Hospital dies (en-US). Angel Online. Retrieved on 30 January 2024.
  5. World Diplomatic Federation inducts members - MyJoyOnline (en-US). www.myjoyonline.com (16 January 2021). Retrieved on 30 January 2024.
  6. Online. World Diplomatic Federation Inducts Members!. Peacefmonline.com - Ghana news. Archived from the original on 31 January 2024. Retrieved on 30 January 2024.
  7. 7.0 7.1 Ankah Nyavi (31 January 2024). How herbal doctor Grace Boadu was found dead. Graphic Online. Retrieved on 31 January 2024.
  8. 8.0 8.1 Okyere (30 January 2024). Popular herbal doctor passes on (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 30 January 2024.
  9. Grace Boadu Gets Doctorate Award (en-US). DailyGuide Network (25 November 2019). Retrieved on 30 January 2024.
  10. 10.0 10.1 Owusu-Mensah (30 January 2024). She wasn't sick: Cause of Dr Grace Boadu's death pops up in video & it's painful (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 30 January 2024.
  11. Trained Nurse Turned Herbalist (en-GB). The Publisher Online (25 November 2019). Retrieved on 30 January 2024.
  12. Dr Grace Boadu donates GHC10,000 towards the 'Heal Komfo Anokye' project (en). GhanaWeb (17 November 2023). Retrieved on 30 January 2024.
  13. Owusu-Mensah (31 January 2024). "She had no child": Uncle of Dr Grace Boadu speaks as family grieves in video (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 31 January 2024.
  14. Online. Family Of Grace Boadu Addresses Rumours Surrounding Her Sudden Death. Peacefmonline.com - Ghana news. Archived from the original on 2024-02-05. Retrieved on 2024-02-05.
  15. Popular Kumasi herbal doctor dead. Modern Ghana (31 January 2024). Retrieved on 31 January 2024.
  16. Grace Herbal Clinic Doctor, Grace Boadu Confirmed Dead (en-US). DailyGuide Network (31 January 2024). Retrieved on 31 January 2024.
  17. Ajagurajah explains the spiritual reasons why Dr. Grace Boadu 'died in the bathroom' (en). GhanaWeb (31 January 2024). Retrieved on 31 January 2024.
  18. Watch: Dr Grace Boadu's mother in uncontrollable tears as her daughter is laid in state (en). GhanaWeb (2024-03-10). Retrieved on 2024-03-12.
  19. Abedu-Kennedy (2024-03-11). Dr. Grace Boadu's mother in uncontrollable tears at daughter's funeral (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 2024-03-12.
  20. Grace Gift Herbal Picks Top Award (en-US). DailyGuide Network (21 March 2023). Retrieved on 30 January 2024.
  21. Osei-Bonsu (13 December 2023). Keche pays glowing tribute to Dr. Grace Boadu after successful medial treatment. Purefmonline. Retrieved on 30 January 2024.