Gaa na ọdịnaya

Grace Nkansa Asante

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Grace Nkansa Asante bụ onye nkuzi Ghana [1] na osote onye isi na ngalaba nke Social Sciences nke College of Humanities na Social Sciences na Kwame Nkrumah University of Science and Technology (KNUST).[2] A na-elekwa ya anya dị ka onye mbụ nwanyị Ghana Prọfesọ nke Economics.[1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. KNUST's Prof. Grace Nkansa Asante becomes Ghana's first female Professor of Economics - MyJoyOnline (en-US). www.myjoyonline.com (2024-04-18). Retrieved on 2024-04-25.