Gaa na ọdịnaya

Gumbari Mataimaki Joseph

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Joseph M. Gumbari bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria mụrụ na August 1957 na Kaduna. Ọ nọchitere anya ndị Kauru Federal Constituency na ọgbakọ omebe iwu 5th National Assembly site na 2003 ruo 2007 na ọzọ site na 2007 ruo 2011. Ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti site na 1999 ruo 2003 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP). O nwetara nzere bachelọ nke Arts na Mahadum Jos. [1] [2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
  2. House of Representatives Member | Honourable Joseph Gumbari (2007-10-12). Archived from the original on 12 October 2007. Retrieved on 2025-01-08.
  3. The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria (2007-12-21). Archived from the original on 21 December 2007. Retrieved on 2025-01-08.