Gaa na ọdịnaya

Guy Chantepleure

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Guy Chantepleure

 

Jeanne-Caroline Augusta Violet Dussap (1 Febụwarị 1870 na Paris - 26 June 1951 na Mayenne) bụ onye edemede France nke dere akwụkwọ n'okpuru aha Guy Chantepleure ma ọ bụ Guy de Chantepleure. A na-echeta ya nke ọma maka akwụkwọ akụkọ ya bụ Ma conscience en robe rose (1895), nke e nyere ya ihe nrite Montyon 1896.[1][2][3][4][5] Ọ lụrụ Edgar Dussap, onye nnọchi anya mba ofesi nke jere ozi dị ka Kọnsul General na Alaeze Ukwu Ottoman, Gris na Australia.[6]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Guy de Chantepleure (La gran dama de la novela romántica)". Capítulo 1 (in Spanish). 27 May 2019. Retrieved 16 June 2022.
  2. ↑ Boeckh, Katrin (31 January 2018). The Wars of Yesterday: The Balkan Wars and the Emergence of Modern Military Conflict, 1912-13 (in Bekee). Berghahn Books. ISBN 978-1-78533-775-8.
  3. ↑ The Bookseller and the Stationery Trades' Journal: An Illustrated Monthly Record of the Book, Stationery, Leather Goods, and Allied Trades (in Bekee). Bookseller and Stationery Trades Journal. 1900.
  4. ↑ Williams, Tami (15 June 2014). Germaine Dulac: A Cinema of Sensations (in Bekee). University of Illinois Press. ISBN 978-0-252-09636-5.
  5. ↑ Office, Library of Congress Copyright (1932). Catalog of Copyright Entries. New Series: 1931 (in Bekee). Copyright Office, Library of Congress.
  6. ↑ "Topics for Women". The Sun. 16 May 1932. p. 10. Retrieved 12 November 2024.