Gaa na ọdịnaya

Hajiya Haidzatu Ahmed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Hajiya Haidzatu Ahmed
Queen of Kumbwada
Reign1998 – 25 June 2021
PredecessorHajiya Maimuna
SuccessorIdris
BornKumbwada, Niger State, Nigeria
Died25 June 2021
IssueQueen Idris
Prince Danjuma Salih

Hajiya Haidzatu Ahmed (1966-2021) bụ onye ọchịchị ọdịnala Naijiria nke chịrị dị ka Eze Nwanyị nke Kumbwada site n'afọ 1998 ruo afọ 2021. Dị ka eze nwanyị, ọ chịsiri ike megide ime ihe ike n'ụlọ megide ụmụ nwanyị ma bụrụ onye na-akwado agụmakwụkwọ ụmụ nwanyị.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

Hajiya bụ onye na-achị alaeze Kumbwada nke ime obodo oge ochie na Niger, nke nwere ihe dị ka puku mmadụ iri atọ na atọ.[1][2] Ọ nọchiri nne nne ya dị ka eze nwanyị nke alaeze, nke ụmụ nwanyị na-achị, n'afọ 1998.[3][4][5] Nwa ya nwanyị, Idris, bụ onye nketa ya.[1] O nwekwara nwa nwoke, Danjuma Salih . [6]

Dị ka eze nwanyị, Hajiya doziri esemokwu alụmdi na nwunye na ala, debe udo, ma bụrụ onye na-akwado agụmakwụkwọ ụmụ nwanyị.CNN"},"body":{"id":"mw-reference-text-cite_note-cnn-5","html":"<span typeof=\"mw:Transclusion\" data-mw=\"{&quot;name&quot;:&quot;templatestyles&quot;,&quot;attrs&quot;:{&quot;src&quot;:&quot;Module:Citation/CS1/styles.css&quot;},&quot;body&quot;:{&quot;extsrc&quot;:&quot;&quot;},&quot;parts&quot;:[{&quot;template&quot;:{&quot;target&quot;:{&quot;wt&quot;:&quot;Cite web&quot;,&quot;href&quot;:&quot;./Template:Cite_web&quot;},&quot;params&quot;:{&quot;url&quot;:{&quot;wt&quot;:&quot;http://www.cnn.com/2010/WORLD/africa/05/12/nigeria.queen.hajia.ahmed/index.html&quot;},&quot;title&quot;:{&quot;wt&quot;:&quot;Hajia Ahmed: Nigeria's only queen in a land of kings - CNN.com&quot;},&quot;website&quot;:{&quot;wt&quot;:&quot;www.cnn.com&quot;}},&quot;i&quot;:0}}]}\" data-ve-no-generated-contents=\"true\" id=\"mwew\">&nbsp;</span><cite about=\"#mwt20\" class=\"citation web cs1\" id=\"mwfA\" data-ve-ignore=\"\"><a class=\"external text\" href=\"http://www.cnn.com/2010/WORLD/africa/05/12/nigeria.queen.hajia.ahmed/index.html\" id=\"mwfQ\" rel=\"mw:ExtLink nofollow\">\"Hajia Ahmed: Nigeria's only queen in a land of kings - CNN.com\"</a>. <i id=\"mwfg\">www.cnn.com</i>.</cite>"}}" id="cite_ref-cnn_5-1" rel="dc:references" typeof="mw:Extension/ref">[./Hajiya_Haidzatu_Ahmed#cite_note-cnn-5 [1]] N'afọ 2010, ọ gwara CNN na, "Ndị inyom ga-agụ akwụkwọ. Mmụta pụtara na ụmụ nwanyị nwere ike ịbụ ihe ọ bụla ha chọrọ ịbụ. " [5] Ọ na-achịkwa ịgba alụkwaghịm na Ime ihe ike n'ụlọ megide ụmụ nwanyị na Kumbawada, eze nwanyị na-enye ụmụ nwanyị ohere. [7][6]

Ọ bụ onye Alakụba.[8] Ọ nwụrụ na 25 n'ọnwa Junn afọ 2021.[9]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "Kumbwada: Where Women Rule". www.oriire.com.
  2. ↑ "Kumbwada, the only Female-led kingdom in Northern Nigeria". refinedng.com. Retrieved 22 Jụn 2024.
  3. ↑ "No man dares sit on this Nigerian throne". Los Angeles Times. 6 Eprel 2010.
  4. ↑ "No man dares sit on this Nigerian kingdom's throne". Richmond Times-Dispatch. 8 Mee 2010. Archived from the original on 29 Septemba 2026. Retrieved 13 Maachị 2026.
  5. 1 2 "Hajia Ahmed: Nigeria's only queen in a land of kings - CNN.com". www.cnn.com.
  6. 1 2 "One throne in Nigeria abides no man | Arkansas Democrat Gazette". www.arkansasonline.com. 11 Eprel 2010.
  7. ↑ "A Real-World Kingdom Ruled By Women, Where Men Are Cursed".
  8. ↑ "Life-Sized Portraits of the Kings and Queens of Nigeria".
  9. ↑ "CSR Newsletter" (PDF)., A Bi-annual publication of the North South Power Foundation, 4TH EDITION, July 2021, p.3