Hamisu Ibrahim Kubau
Ọdịdị
Hamisu Ibrahim Kubau bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Ikara/Kubau Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 17 Eprel 1975, o si Kaduna Steeti. A họpụtara ya ka ọ banye n'ụlọ omebe iwu n'afọ 2019 n'okpuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC).[1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-01-06.