Harris Uchenna Okonkwo
Ọdịdị
Harris Uchenna Okonkwo (amụrụ n'abalị iri na asatọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1986) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchiteanya gọọmentị etiti na-anọchite anya Idemili North/Idemili South nke Anambra Steeti na 10th Mgbakọ Mba [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rapheal (2024-09-14). New CJN must restore confidence in judiciary - Okonkwo (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Rep to Tinubu: Convince Nigerians with creative solutions – Daily Trust. dailytrust.com. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Okogba (2022-06-11). Uche Okonkwo emerges Idemili North/South Labour Party candidate (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-25.