Gaa na ọdịnaya

Haruna Isah Dederi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Haruna Isah Dederi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Karaye/Rogo Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya n'afọ 1960, o si na Kano Steeti. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu n'afọ 2019 n'okpuru New Nigeria People's Party (NNPP). [1][2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka Kọmishọna maka Ikpe Ziri Ezi na Attorney General, Kano State. [3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.
  2. We will not join Shekarau in PDP - Kawu Sumaila, Dederi, Rurum, others - Daily Trust (en-US). Daily Trust (2022-08-31). Retrieved on 2025-01-07.
  3. Sanusi remains Emir - Kano govt - Daily Trust (en-US). Daily Trust (2024-06-20). Retrieved on 2025-01-07.