Hassan Kessy
Ọdịdị
Hassan Khamisi Ramadhani, onye a maara dị ka Hassan Kessy (amụrụ n' abalị iri abụo na ise nke ọnwa Disemba n'afọ otu puku narị iteghete na iri iteghete na anọ) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke Tanzania. Ọ na-egwuri egwu na Zambia maka Nkana.
O mere egwuregwu bọọlụ mba Tanzania nke mbụ ya na 28 Nọvemba 2015 na egwuregwu CECAFA Cup 2015 megide Ethiopia. [1]
A họpụtara ya maka ndị otu 2019 Africa Cup of Nations .
Edemsibia
- ↑ Ethiopia v Tanzania game report. National Football Teams (28 November 2015).