Gaa na ọdịnaya

Hassan Omale

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Hassan Omale bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye ụlọ omebe iwu Federal, nọchitere anya Ankpa, Olamaboro na Omala Federal Constituency nke Kogi steeti na ọgbakọ omebe iwu nke asatọ. [1] [2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Itodo (2017-12-13). Kogi reps member, Omale warns Nigerian politicians against self-enrichment (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-01.
  2. admin (2017-12-28). Hassan Omale Flags Off Ojiaji Bridge in Omala (en-GB). :: Kogi Reports. Retrieved on 2025-01-01.
  3. Wande (2018-01-31). Reps ask transport ministry to complete Otukpo-Ajaokuta railway project (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-01.