Helen Prest-Ajayi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Helen Prest-Ajayi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHelen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Ọktoba 1960 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, onye asọmpi ịma mma Dezie
ebe agụmakwụkwọKing's College London, Mahadum Obafemi Awolowo, International School Ibadan Dezie

Helen Prest-Ajayi, nke bụbu Prest-Davies, ( née Prest, a mụrụ 17 Septemba 1959)[1] bụ onye ọka iwu Naịjirịa, onye edemede ma bụbu onye meriri okpueze na asọmpi nwanyị mara mma.[2][3] Helen toro na England. Ọ gara International School Ibadan ma nweta asambodo A-Levels na Mahadum Obafemi Awolowo.[4] Mgbe e nyechara ya okpueze Miss Nigeria mgbe ọ dị afọ 19 na 1979, ọ nọchitere anya Naijiria na asọmpi Miss World ma kwalite agụmakwụkwọ ya na King's College London, nweta LLM. Ọ na-arụsi ọrụ ike dị ka onye na-ede akụkọ na 1990s. Ugbu a ọ bụ onye isi nke Media Business Company.[5] Ọ bụ nwa nwa nke onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ Arthur Prest na ada nke onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ Chief Michael Godwin Prest. Ọ mụrụ ụmụ nwanyị atọ. Ọ lụrụ di ya mbu, onye ọchụnta ego; Jimmy Davies, mgbe alụm di na nwunye ahụ mechara, o ya lụọ Dr Tosin Ajayi.

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Helen Prest Ajayi hosts a grand soiree as she celebrates her 50th birthday (24 October 2009). Retrieved on 27 July 2014.
  2. Josfyn Uba. "METAMORPHOSIS OF BEAUTY QUEENS", NBF News, 22 January 2011. Retrieved on 27 July 2014.
  3. Helen Prest Ajayi: Giving back to Society through education. Archived from the original on 5 August 2014. Retrieved on 1 June 2014.
  4. How I Have Continued To Look GLAM At 58 • Beauty Queen, Helen Prest-Ajayi (April 16, 2018).
  5. "Simplicity is style", 5 January 2014. Retrieved on 1 June 2014.