Gaa na ọdịnaya

Hussain Hassan Shehu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Hussain Hassan Shehu (amụrụ na 1 Nọvemba 1978) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Kano Steeti, Naịjirịa. Ọ na-anọchite anya Nassarawa Federal Constituency na National Assembly dị ka onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya . A họpụtara ya n'okpuru New Naijiria People's Party (NNPP) ma nọrọ n'ọkwa kemgbe 2023. .[1][2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.
  2. Kwen (2023-11-01). House To Probe BPE Under Buhari (en-US). Retrieved on 2025-01-05.
  3. Hussain Hassan Shehu. Current Affairs Nigeria (2023-10-18). Retrieved on 2025-01-06.