I Sing of a Well
Ọdịdị
Ana m abụ maka olulu mmiri
| Aha | I Sing of a Well |
|---|---|
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 13 Ọktoba 2009 |
| Mba osi | Ghana |
| Mmalite asụsụ ihe ngosi | English |
| Onye nduzi | Leila Djansi |
| Odee akụkọ ihe nkiri | Jot Agyeman |
| Onye nsonye ihe nkiri | Jimmy Jean-Louis |
| Ụcha anụkpa ahụ | color |
I Sing of a Well bụ ihe nkiri emeputara n'afo 2009 na MBA Ghana. Ọbụ Leila Djansi duziri. Ndị mere ya bụ Jimmy Jean-Louis, Jot Agyeman na Freeman Ekow.[1]
Ndị na-eme ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Jot Agyeman dị ka Prince Wenambe
- Akofa Edjeani Asiedu
- Samuel Annang dị ka Onye Ochie
- Edna Asare dị ka Nwaanyị Obí
- Comfort Bawa dị ka nwanyị obodo
- Jerry Botwe dị ka onye mgbasa ozi
- Freeman Ekow dị ka Omuaru
- Jimmy Jean-Louis dị ka onye na-akọ akụkọ
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "I Sing of a Well". Modernghana. Retrieved 31 October 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ana m abụ maka olulu mmiri na Internet Movie DatabaseEbe nchekwa data ihe nkiri n'ịntanetị