Ibekwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Aha nna Ibekwe bụ aha ezinụlọ sitere na Naijiria. Ọ bụ aha nna a ma ama n'etiti ndị Igbo.

Aha nna Ibekwe nwekwara ike izo aka na:

  • Kelechi Francis Ibekwe, onye na-agba bọọlụ
  • Ekene Ibekwe, onye Naijiria a mụrụ na Amerika na-agba bọọlụ
  • Ify Ibekwe, onye Amerika na-agba bọọlụ
  • Chinweizu Ibekwe
  • Chinyere Christy Ibekwe, onye Amerika a mụrụ na Naijiria na-egwu basketball, Beauty Queen, onye na-emepụta ejiji mba ụwa