Ibrahim Abdullahi Dutse
Ọdịdị
Ibrahim Abdullahi Dutse bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Dutse/Kiyawa Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 24 Nọvemba 1959, ọ si na Jigawa Steeti. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu na 2015, ma họpụta ya ọzọ na 2019 n'okpuru All Progressives Congress (APC). [1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-01-06.