Ibrahim Almustapha Aliyu
Ọdịdị
Ibrahim Almustapha Aliyu bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria n'okpuru otu All Progressives Congress (APC). Ọ na-eje ozi dị ka onye nnọchi anya Wurno/Rabah Federal Constituency, Sokoto steeti na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya, na 2019.[1] [2] [3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Akintola (2023-05-31). Reps receive report on fuel subsidy regime 11 months after referral (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-01-06.