Ibrahim Bello Mohammad
Ibrahim Bello Mohammed | |
|---|---|
| Member of House of Representative | |
Incumbent | |
| In office June 2015 – June 2019 | |
| Constituency | Birnin-Kebbi/Kalgo/Bunza Federal Constituency |
| Personal details | |
| Born | 15 Mee 1996 |
| Nationality | Nigerian |
| Political party | peoples Democratic party, (PDP) |
| Occupation | Politician |
Ibrahim Bello Mohammed, nke a makwaara dị ka IBM, [1] (amụrụ na 15 Mee, 1996). [2] Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-eje ozi dị ka onye nnọchiteanya nke Birnin-Kebbi/Kalgo/BunzaNkenke aha onyonyo Gọọmenti Anambra emeela ngagharị iwe n'Anambra steeti 10 .[3][4][5]Ọ bụ onye kachasị nta n'ime ndị otu a ugbu a. [1] [6][7][8]
Nzụlite na mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Ibrahim n'ụbọchị iri na ise nke ọnwa Mee, afọ 1996.[2] Ọ bụ onye Kebbi steeti.[4]
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]Mohammad si n'ezinụlọ gbanyere mkpọrọgwụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ bụ nwa ya nwoke bụ Bello Mohammed Haliru, onye bụbu onye isi oche mba nke ndị Democratic party, (PDP). [4]
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Bello gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị sukulu na Abuja. . [4]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ibrahim banyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, mgbe ọnwụ nke nwanne ya nwoke nke okenye, Abba Bello Muhammad, na Jenụwarị 3, 2023, nke a mere ụbọchị ole na ole tupu ntuli aka nke 2023. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Birnin-Kebbi/Kalgo/Bunza Federal Constituency na 10th National House of Representative n'okpuru nchebe nke People's Democratic party.[3][9][10]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 27yr-Old Ibrahim Wins Reps Seat In Kebbi – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (2023-03-01). Retrieved on 2025-01-05.
- 1 2 ShineYourEye. www.shineyoureye.org. Retrieved on 2025-01-05.
- 1 2 YAKUB (2023-03-07). INEC releases full list of elected lawmakers for Nigeria's 10th Assembly (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-01-05.
- 1 2 3 4 scraft (2023-09-27). Ibrahim Bello Mohammed (en-GB). StateCraft Inc.. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Shuaibu (2023-06-27). 27-Year-Old Rep: How my brother's death paved way for me - Daily Trust (en-US). Dailytrust.com. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ 27-year-old Ibrahim Mohammed breaks record, becomes youngest federal lawmaker after winning Reps seat in Kebbi | Intel Region (en-US) (2023-03-01). Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Meet Ibrahim Bello Mohammad, Nigeria's youngest elected lawmaker (en-US). NewsWireNGR (2023-03-06). Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ True, newly elected lawmaker Ibrahim Bello Muhammad, youngest in Nigeria's history - Dubawa (en-GB). dubawa.org (2023-02-27). Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ miftaudeenraji@vanguardngr.com (2023-03-01). 27-year-old son of ex-PDP chair Haliru wins reps seat in Kebbi (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ David (2023-03-01). Kebbi poll: 27-year-old Ibrahim Mohammed wins Birnin-Kebbi, Kalgo, Bunza federal constituency (en-US). The Sun Nigeria. Retrieved on 2025-01-05.