Gaa na ọdịnaya

Ibrahim Hamza

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.

Ibrahim Hamza bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu na-anọchite anya mpaghara Soba Federal constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya site na 2019 ruo 2023. [1]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ibrahim Hamza n'afọ 1974. O si Kaduna steeti.[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Na ntuliaka 2019, ọ zọọrọ dịka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị All Progressive Congress (APC) ịzọ ọkwa ụlọ omebe iwu ma merie, ma merie onye ya na ya na-ama Khalid Ibrahim nke Peoples Democratic Party (PDP). Ọ bụbu kọmishọna steeti Kaduna na-ahụ maka akụ mmiri.[2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-10.
  2. APC wins Soba federal constituency in Kaduna - Daily Trust (en-US) (2019-02-24). Archived from the original on 2024-12-11. Retrieved on 2024-12-10.
  3. Kaduna state House of Representatives election results and data 2019 - Stears Elections. www.stears.co. Retrieved on 2024-12-10.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]