Ibrahim Kunle Olanrewaju
Ọdịdị
Ibrahim Kunle Olanrewaju bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye na-anọchite anya Ido/Osi/Moba/Ilejemeje Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya [1]
Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ibrahim Kunle Olanrewaju si Ekiti State. N'afọ 2019, a họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omeiwu Federal n'okpuru All Progressive Congress (APC). N'afọ 2023, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye enyemaka pụrụiche maka Onye isi ala maka ihe ndị omebe iwu nke mba (Ụlọ Nnọchiteanya) [2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Gaddafi (2023-01-10). 89% of Ekiti lawmakers sponsor 6 bills or more | NASS Scorecard (en-US). OrderPaper. Archived from the original on 2025-01-17. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Moribirin (2023-06-19). Breaking: Tinubu appoints more special advisers *Full profile of new appointees (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-04.