Ibrahim Metwaly
Ọdịdị
Ibrahim Metwaly Hegazy bụ onye ọka iwu Egypt na onye na-akwado ikike mmadụ na onye otu ndị Egypt Commission for Rights and Freedom.[1] Na Septemba 2017, ndị ọrụ nchekwa Egypt nwụchiri Metwaly. Ọ nọ na-enyocha ọnwụ n'Ijipt nke nwa akwụkwọ Ịtali bụ Giulio Regeni.[2][3][4][5] Na 10 Septemba 2017, a tụbara Metwaly n'ụlọ mkpọrọ Tora.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ikpe ndị furu efu