Idemili North
Ọdịdị
Idemịlị North
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°5′49″N 6°59′5″E, 6°7′43″N 6°56′0″E, 6°7′25″N 6°56′52″E ![]() |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Idemili North local government ![]() |
Executive òtù | supervisory councillors of Idemili North local government ![]() |
òtù omebe iwu | Idemili North legislative council ![]() |
Idemili North bụ ọchịchị ime obodo dị na steeti Anambra, ndịda etiti Naijiria. Towns nke nekorita ochichi obodo bu Onịchạ, Abatete, Eziowelle, Ideani, Nkpor, Obosi, Ogidi, Oraukwu, Uke, Umuoji.

- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Notre Dame, Abatete
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Abanna, Abatete
- Community Sekondri ulo akwụkwọ, Eziowelle
- Queen of the Rosary Sekondri ulo akwụkwọ,, Eziowelle
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Ideani
- Government Technical College, Nkpor
- Urban Sekondri ulo akwụkwọ, Nkpor
- Community Sekondri ulo akwụkwọ, Obosi
- Unity Sekondri ulo akwụkwọ Obosi
- Boys' Sekondri ulo akwụkwọ, Ogidi
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke ụmụ nwanyị Anglican, Ogidi
- Community Sekondri ulo akwụkwọ Oraukwu
- Oraukwu Grammar ulo akwụkwọ Oraukwu
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Uke
- Mater Amabili Sekondri ulo akwụkwọ,Umuoji
- Community Sekondri ulo akwụkwọ, Umuoji
- Awada Sekondri ulo akwụkwọ Awada
- Don Bosco Sekondri School,
- (DBSS), Obosi
- Ebelechukwu high ulo akwụkwọ, Nkpor
- John Bosco Institute of Technology, (Jobitech), Obosi