Gaa na ọdịnaya

Idi Mukhtar Maiha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Idi Mukhtar Maiha bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na eje ozi ugbu a dịka Minista na-ahụ maka mmepe anụ ụlọ.[1][2]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Gọọmentị Obodo Maiha, Adamawa Steeti. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Maiduguri na nzere na Agriculture ma nweta nzere masta na Animal Science na Mahadum nke Ibadan . [3]

Ọ bụ Kọmishọna maka Ọrụ Ugbo na Ihe ndị dị ndụ na Borno Steeti nakwa onye nduzi nke Ngalaba Ọrụ Ugbo nke Borno Steet.[3]

Ọ bụ onye isi nchịkwa na onye isi oche nke Zaidi Farms Ltd . [3]

N'ọnwa Ọktoba afọ 2024, Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu họpụtara Idi Mukhtar Maiha dịka Minista nke Ministri Mmepe Anụ. [4][5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. My immediate tasks as livestock minister- Maiha - Daily Trust (en-US). dailytrust.com/ (2024-11-07). Retrieved on 2024-12-20.
  2. Ministerial Nominees Arrive Senate For Screening - Trending News (en-US) (2024-10-30). Retrieved on 2024-12-20.
  3. 3.0 3.1 3.2 Okah (2024-10-24). Profiling Tinubu’s new ministerial nominees (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2024-12-23.Okah, Paul (2024-10-24). "Profiling Tinubu's new ministerial nominees". Blueprint Newspapers Limited. Retrieved 2024-12-23.
  4. Senate Confirms Tinubu's Ministerial Nominees – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-12-20.
  5. Egobiambu (2024-11-03). UPDATED: Tinubu To Swear In Seven Newly-Appointed Ministers On Monday (en). Channels Television. Retrieved on 2024-12-20.