Gaa na ọdịnaya

Idoma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Idoma (Ìdɔ́mà) bụ asụsụ nke abụọ a na-asụ na Steeti Benue dị na ndịda ọwụwa anyanwụ-ọwụwa anyanwụ etiti Nigeria, nke ihe dị ka otu nde mmadụ na-asụ (atụmatụ 2020).[1] Asụsụ Idoma bụ olumba Agatu, Edumoga, Otukpo, Otukpa, Orokam, Akpa Agila, Utonkon, Igede, Etilo, Iyala. Ndị Idoma na-abụkarị ndị dinta, ndị ọrụ ugbo na ndị ọkụ azụ. Ókèala ha n'ebe ugwu site Nasarawa, ndịda site n'osimiri, n'ebe ọwụwa anyanwụ site Taraba na ọdịda anyanwụ site Enugwu na Kogi steeti.

Aha anụmanụ

[dezie | dezie ebe o si]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]