Ifeanyi Chiejine
Ọdịdị
Ifeanyi Chiejine
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Ifeanyichukwu, Stephanie |
| Aha ezinụlọ ya | Chiejine |
| Aha otutu | Ifeanyi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Mee 1983 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 21 Ọgọọst 2019 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team, Pelican Stars F.C., PK-35 Vantaa, Zvezda 2005 Perm, CSHVSM |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2008 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Ifeanyichukwu Stephanie Chiejine (17 May 1983 - 21 August 2019) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ . Oge ikpeazụ ọ gbara bọọlụ bụ na otu klọb SSVSM-Kairat Almaty na Kazakhstani Championship . [1] Ọ gbabuuru FC Indiana bọọlụ na USA- W-League, KMF Kuopio na PK-35 Vantaa na Finland na Zvezda Perm na Rọshịa .
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụbu onye okenye n'egwuregwu mba ụwa, so gbaa bọọlụ 'World Cup' nke afọ 1999, 2003 na 2007, nakwa Summer Olympics nke afọ 2000 na 2008. Ka ọ na-erute afọ 2007, o nyela goolu iri na ise n'ime egwuregwu iri isii na otu nye Naịjirịa.
Ọnwụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ nwụrụ na abali iri abuó na otu n'ọnwa Ọgọst afọ 2019 ka ọ rịachara obere ọrịa. [2]
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Profile in soccerway.com
- ↑ Dede, Steve (21 August 2019). Former Super Falcons midfielder Ifeanyi Chiejine dies after brief illness.