Ákíkó mbu: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Content deleted Content added
m robot Adding: pfl:Gschichd |
No edit summary |
||
Ahiri 2: | Ahiri 2: | ||
{{ÉdéNtạ}} |
{{ÉdéNtạ}} |
||
hgfhgfhgfhgfhgfhgf |
|||
[[Category:Ákíkó mbu]] |
[[Category:Ákíkó mbu]] |
||
Orübà nà ógè 02:55, 22 Novemba 2010
Ákíkó mbu bu ọmúmú ihe mèrè na ùwà madu na mbu. Ndi ọmúmú ndi ne dé màkà akíkó mbu bu ndi ákíkó irò. Na ngá ọ bu ihe jírí ákíkó Í lé ógè dárá ní, na ọ di mgbe ọ chọrí hü mà ọ dị nnòmi nọr na ímé ya na ihe gbakotárá na ihe wéfùtàrà na ihe méréní. Ndí ákíkó irò na lụta ụka màkà agwà akíkó mbu na ihe ọ dị mkpà màkà. Ihe ndi á dí kà Í kȯwá màkà ọmúmú ya Í zí ihe gị dị mmá na ógè nke gị bya. Ákíkó mbu di ímérímé na oménàlà iche iche, mà hé wéghị ihe kwádoro ya si ọ bu eziókwu, bụ ihe há sị bu óbị oménàlà ndi áhù, mà ha bughị ihe ezibote ndi mádu gi si mèrè; ọ bu ihe bu irò. Ihe mere mgbe mádu à búghí uzọr è détù ihe ákíkó mbu bu ihe ha na kp prehistory (ọ'gbámbu'ákíkómbu).
hgfhgfhgfhgfhgfhgf