Nsibiri: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
m Clean up, month names etc. using AWB
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m change link to new category Òtù:Ásụ̀sụ̀ Igbò; delete "fam1" parameter from the template created table because of error warning; + small fix and change/add
Ahiri 1: Ahiri 1:
{{Ngwaómárí ákàrà édémédé
{{Ngwaómárí ákàrà édémédé
|name=Nsibidi
|name=Nsibiri (Nsibidi)
|type=Ọ́mází-ákàrà
|type=Ọ́mází-ákàrà
|typedesc= nwẹ́rẹ́ [[ákàràńsé]] nà ákàrànókwú nwèríkí dị ya
|typedesc= nwẹ́rẹ́ [[ákàràńsé]] nà ákàrànókwú nwèríkí dị ya
|languages=[[Ihnye Ásụ̀sụ̀ Ekoi|Ihnye Ekoi]], [[Ásụ̀sụ̀ Efik|Efik/Ibibio]], [[Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò|Igbo]]
|languages=[[Ihnye Ásụ̀sụ̀ Ekoi|Ihnye Ekoi]], [[Ásụ̀sụ̀ Efik|Efik/Ibibio]], [[Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò|Igbo]]
|fam1=Nsibiri
|time= < 15th century – ùgbúà
|time= < 15th century – ùgbúà
|fam1=([[History of writing#Proto-writing|Édémédé-àzì]])
|fam1=([[History of writing#Proto-writing|Édémédé-àzì]])
Ahiri 10: Ahiri 9:
|sample=Nsibidi name written.jpg
|sample=Nsibidi name written.jpg
|imagesize=250px
|imagesize=250px
|caption=Ákàrà nsibiri nke Elphinstone Dayrell kàrà kà "Nsibidi name written [Áhà nsibiri détùrù]" nà áfọ̀ 1911.
|caption=Ákàrà nsibiri nke Elphinstone Dayrell kàrà kà "Nsibidi name written (Áhà nsibiri détùrù)" nà áfọ̀ 1911.
|note=none
|note=none
}}
}}
Ahiri 21: Ahiri 20:


==Ịta==
==Ịta==
[[Usòrò:Onuaha.jpg|thumb|alt3=Another picture of a proper noun in nsibidi|Áhà nwátà nwáóké há nà kpọ́ 'Onuaha' òtù JK Macgregor shù détù ya nà áfọ̀ 1909. nwa Macgregor tàrà ákàrà nke àbụọ̄ dị nà ihü kà mmébì ákàrà-mkpịrị Bekee nke [N] nà [A], yā sị ákàrà nke ọ̀dụ̀ bụ̀ nsibiri nkịtị. Macgregor chétùrù ihnye ntinye ihnye Yuropu tìrì nà nsibiri nke na gbata ukwu.]]
[[Usòrò:Onuaha.jpg|thumb|250px|alt3=Another picture of a proper noun in nsibidi|Áhà nwátà nwáóké há nà kpọ́ 'Onuaha' òtù JK Macgregor shù détù ya nà áfọ̀ 1909. Nwa Macgregor tàrà ákàrà nke àbụọ̄ dị nà ihü kà mmébì ákàrà-mkpịrị Bekee nke [N] nà [A], yā sị ákàrà nke ọ̀dụ̀ bụ̀ nsibiri nkịtị. Macgregor chétùrù ihnye ntinye ihnye Yuropu tìrì nà nsibiri nke na gbata ukwu.]]


Ọ́márí ébé nsibiri è fúólé.
Ọ́márí ébé nsibiri è fúólé.


[[Òtù:Ákàrà édémédé]]
[[Òtù:Ákàrà édémédé]]
[[Òtù:Ásụ̀sụ̀ Ìgbò]]
[[Òtù:Ásụ̀sụ̀ Igbò]]
[[Òtù:Ásụ̀sụ̀ àgbàtà Àkwá Ìbòm]]
[[Òtù:Ásụ̀sụ̀ àgbàtà Àkwá Ìbòm]]
[[Òtù:Ákíkó mbu]]

Orübà nà ógè 17:58, 17 Febụwarị 2016

Nsibiri (Nsibidi)
Ákàrà nsibiri nke Elphinstone Dayrell kàrà kà "Nsibidi name written (Áhà nsibiri détùrù)" nà áfọ̀ 1911.
ÙdìỌ́mází-ákàrà nwẹ́rẹ́ ákàràńsé nà ákàrànókwú nwèríkí dị ya
Ásụ̀sụ̀Ihnye Ekoi, Efik/Ibibio, Igbo
Àgbàtà ógè< 15th century – ùgbúà
Úsòrò íshí
(Édémédé-àzì)
  • Nsibiri (Nsibidi)
Úsòrò ụ́mụ̀anaforuana (Kuba), veve (Ayiti)

Nsibiri (há màkwà ya kà nsibidi: mkpili okwu nka di ébé nile nà ụ̀wá bekee, nchibiddi ma nchibiddy) by ihnye úsòrò ihnye ákàrà dị díàlà na ébé éké-nlẹ́dà nke Naijiriya nke há sì bụ ọ́mází-ákàrà, mànà ọ́ dị ndi ọma sị na ó nwèkwà ihnye ákàrànókwú. Ihnye ákàrà nsibiri kàrà nka ruó ìchié ímérímé: Nke ízízì ákàrà nke nsibiri bidòrò nà í kpụ ihnye ìtè na ụ̀lọ̀ há hụ̀wàrì na àlà na àgbàtà Atakpa shí nà ètítì ógè áfòohü 400 nà 1400. Há tàrà ndí Ejagham kà ndí áká nsibiri shífùrù.

Ákàrà nsibiri dị puku-puku, nke há mà dị 500 nke hé détùrù. Hé zìrì há mgbe ichie na ụ́lọ̀ nkuzi. Ákàrà ndi a kárìrì ị gbásà ihnye ihunaya na ọyị; nke dị nà áká agha dị nsọ nà uzuzo. Ha nè jí nsibiri à ká ájí ụ́lọ̀, ihnye ọba, ihnye igwẹ̀ (dị́ kà òzè), ákwụ́kwọ́ óshíshí, ọ̀pià, nà ǹkì. Ọ́ bụ̀ ndí òtụ́ ágụ nzùzò ndi Ekpe (nke há màkwà kà Ngbe ma Egbo) kárí í ji ya; ndi ọ̀tú ā dí nà ànyị̀m Àkwá Ị̀bọ̀m nà ebo Ejagham, Efik, ndi Igbo, na ndi okoko ha.

Ọ́márí nsibiri na úféshì shì nà ákwụ́kwọ́ TD Mazwell dèrè na áfọ̀ 1904 nke ó dètùrù ákàrà ha. Na àzí mgbe ńdí Bekee byàrà mkpaghara nà àgbàtà nga, nsibir kébìrì àbúọ̀ nà ákùkù nke ǹzùzò na ǹkítì dị sam-sam nà ndi nwaanyi nwèríkí ji ya. Ùmẹ́ mpaghara dị kà nkúzí úféshì bekee nà ihnye Éféfé Kristi na íjèóbì hà mèrè kà ndi má nsibiri dátù nke ukwu, ọ́ bụ̀ ihnye mẹrẹ na ọ́ bụ̀ naani ndi dị kà ndi Ekpe mà ya è dé. Ha ne ji kwa nsibiri e de uche ndi Ekpe taa. Há vùrù nsibiri gá na Kuba na Ayiti mgbe Áhía Óhù Ukwu Mmiri, ébé áhu kà ọ́ ghàrà ka ákàrà anforuana na veve.

Ịta

Áhà nwátà nwáóké há nà kpọ́ 'Onuaha' òtù JK Macgregor shù détù ya nà áfọ̀ 1909. Nwa Macgregor tàrà ákàrà nke àbụọ̄ dị nà ihü kà mmébì ákàrà-mkpịrị Bekee nke [N] nà [A], yā sị ákàrà nke ọ̀dụ̀ bụ̀ nsibiri nkịtị. Macgregor chétùrù ihnye ntinye ihnye Yuropu tìrì nà nsibiri nke na gbata ukwu.

Ọ́márí ébé nsibiri è fúólé.