Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m add some links and standardize spelling; add link to commons; add stub template
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m change foto to thumb version; add chapters; add fotos
Ahiri 1: Ahiri 1:
[[Usòrò:Igbo people.jpg|thumb|310px|<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>]]
{|align="right"
|-
|[[Usòrò:Igbo people.jpg|300px]]<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>
|}


N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia]], [[Ȯra Anambra]], [[Ȯra Ebonyi]], [[Ȯra Enugu]], ma na [[Ȯra Imo]]. [[Ȯra Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers]].
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.
Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia]], [[Ȯra Anambra]], [[Ȯra Ebonyi]], [[Ȯra Enugu]], ma na [[Ȯra Imo]]. [[Ȯra Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers]].

== Ákíkó mbu ==
[[File:9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Nigeria.JPG|thumb|9th century bronze ceremonial pot, [[Igbo-Ukwu]], Naigeria]]


==Ákíkó==
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.


A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.


Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
==Literature==

* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

== Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò ==
[[File:Nsibidi name written.jpg|thumb|Nsibiri name written]]
* [[Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò]]
* [[Nsibiri]]
* [[Chi Ewere Ehihe Jie]]

== Onye Igbo ==

* [[Efefe Kraịst]]
* [[Chineke]]
* [[Odinạnị]]


==Lee nke özö==
==Lee nke özö==

* [[Asusu Igbo]] <!-- ntughari Igbo asụsụ -->
<!-- * [[Asusu Igbo]] ntughari Igbo asụsụ -->
* [[Bịafra]]

==Literature==

* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.





Orübà nà ógè 18:03, 20 Febụwarị 2016

N'ala Naigeria, ndï Igbo bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken English" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.

Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu, ma na Ȯra Imo. Ȯra Delta (Anioma) na Ȯra Rivers.

Ákíkó mbu

9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Naigeria

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naigeria, ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.

Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Ȯra Edo, Ȯra Akwa Ibom, Ȯra Cross River, Ȯra Bayelsa nakwa Ȯra Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ȯra Lagos, Ȯra Kano, Ȯra Kaduna na steti dum di na Naigeria).

Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò

Nsibiri name written

Onye Igbo

Lee nke özö

Literature

  • Chidi Leonard Ilechukwu: Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.