Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
No edit summary
Ahiri 13: Ahiri 13:
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra]]''


Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambara, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugwu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivas.


A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.


Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).


Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

Orübà nà ógè 22:15, 9 Eprel 2017

N'ala Naigeria, ndï Igbo bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken English" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.

Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu, ma na Ȯra Imo. Ȯra Delta (Anioma) na Ȯra Rivers.[1]

Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere; Igala, itshekiri, ibibio, idoma, tiv,d.g.z.

Ákíkó mbu

9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Naigeria

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naijiria, ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambara, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugwu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivas.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.

Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku Ȯra Edo, Ȯra Akwa Ibom, Ȯra Cross River, Ȯra Bayelsa nakwa Ȯra Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ȯra Lagos, Ȯra Kano, Ȯra Kaduna na steti dum di na Naigeria).

Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò

Usòrò:Nsibidi.gif
Nsibiri

Nka Igbo

Onye Igbo

Lee nke özö

Literature

  • Chidi Leonard Ilechukwu: Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.

References

  1. James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter Ibos. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.