Wikipidia:Ụ̀gbàmmiri: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
O nweghị ihe dị iche.

Orübà nà ógè 22:03, 5 Mee 2018

Ebe â bụ̀ ǹgà ha n'àkpata okwu gbasara ọrụrụ àkà àzụ Wikipidia.

Nkàta

Ị jụrụ màkà ịbụzie onyeòdìdo Wikipidia Ìgbò

A chọ̀m̀ ị bụ onyeòdìdo Wikipidia Ìgbò kà m nwe ike ị dozima Wikipidia ǹkè â. A rụsịsalam nà Wikipidia Ìgbò â kem̀gbè ogè dịrị anya, mànà a kataralam nà aka ọrụ nke gbasara ị dozima Wikipidia Igbo mma. A chọ̀m̀ ị bụ onye ndu gị dubàta madụ̀ ǹgà â màkà madụ̀ a na èmezima mà ị ketara edemede nà Wikipidia Ìgbò. Álúsí Wikipedia Ìgbo - okwú na ókà 21:54, 5 Önwa Ise 2018 (UTC)

E tìrim okwu gbasra njụjụ â nà ebe â: https://meta.wikimedia.org/wiki/Steward_requests/Permissions#Ukabia@ig.wikipedia.org. Álúsí Wikipedia Ìgbo - okwú na ókà 21:56, 5 Önwa Ise 2018 (UTC)