Richard Feynman: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Jiri 'thumb|Richard Feynman, nà afọ̀ 1984. '''Richard Phillips Feynman''' (/ˈfaɪnmən/; 11 Ọnwaìse 19...' kere ihü
 
No edit summary
Ahiri 1: Ahiri 1:
[[File:RichardFeynman-PaineMansionWoods1984 copyrightTamikoThiel bw.jpg|thumb|Richard Feynman, nà afọ̀ 1984.]]
[[File:RichardFeynman-PaineMansionWoods1984 copyrightTamikoThiel bw.jpg|thumb|Feynman nà afọ̀ 1984]]
'''Richard Phillips Feynman''' (/ˈfaɪnmən/; 11 Ọnwaìse 1918 – 15 Ọnwaàbụọ 1988) bụ̀rụ̀ onye Amẹrika ǹkè ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò kà ha mà màkà ọrụ ya nà ụzọ mbaramkpà ǹkè mpịamara ǹkè òrèjè ụ̀hàmà, ịhẹ ǹrùò ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, nà ọ̀mụ̀ntụdị ǹkè okeǹrùrù ǹkè okenjuchaoyi èrù umeanyaanwụ, nàkwà nà ọ̀mụ̀ntụdị nkịrịnkịrị ǹkè o tụ̀nyèrè uchè màkà [[àtụ̀ nkịrịtụ]]. Màkà ọrụ ya nà mmepụ̀ta ǹkè ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, Feynman, nà Julian Schwinger mà Shin'ichirō Tomonaga, gonwètàrà [[ngo Nobel nà ọ̀mụ̀ntụdị]] nà afọ̀ 1965.
'''Richard Phillips Feynman''' (/ˈfaɪnmən/; 11 Ọnwaìse 1918 – 15 Ọnwaàbụọ 1988) bụ̀rụ̀ onye Amẹrika ǹkè ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò kà ha mà màkà ọrụ ya nà ụzọ mbaramkpà ǹkè mpịamara ǹkè òrèjè ụ̀hàmà, ịhẹ ǹrùò ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, nà ọ̀mụ̀ntụdị ǹkè okeǹrùrù ǹkè okenjuchaoyi èrù umeanyaanwụ, nàkwà nà ọ̀mụ̀ntụdị nkịrịnkịrị ǹkè o tụ̀nyèrè uchè màkà [[àtụ̀ nkịrịtụ]]. Màkà ọrụ ya nà mmepụ̀ta ǹkè ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, Feynman, nà Julian Schwinger mà Shin'ichirō Tomonaga, gonwètàrà [[ngo Nobel nà ọ̀mụ̀ntụdị]] nà afọ̀ 1965.



Orübà nà ógè 09:03, 4 Disemba 2018

Feynman nà afọ̀ 1984

Richard Phillips Feynman (/ˈfaɪnmən/; 11 Ọnwaìse 1918 – 15 Ọnwaàbụọ 1988) bụ̀rụ̀ onye Amẹrika ǹkè ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò kà ha mà màkà ọrụ ya nà ụzọ mbaramkpà ǹkè mpịamara ǹkè òrèjè ụ̀hàmà, ịhẹ ǹrùò ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, nà ọ̀mụ̀ntụdị ǹkè okeǹrùrù ǹkè okenjuchaoyi èrù umeanyaanwụ, nàkwà nà ọ̀mụ̀ntụdị nkịrịnkịrị ǹkè o tụ̀nyèrè uchè màkà àtụ̀ nkịrịtụ. Màkà ọrụ ya nà mmepụ̀ta ǹkè ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, Feynman, nà Julian Schwinger mà Shin'ichirō Tomonaga, gonwètàrà ngo Nobel nà ọ̀mụ̀ntụdị nà afọ̀ 1965.

Feynman mepụ̀tàrà ọrụzù òsìse nnọ̀chie ịhẹ ọ̀tụtụ madụ̀ nà è ji màkà mmepụ̀ta agụ̀mà katara àgwà akụmmìmì nkịrịnkịrị, ǹke mechara nweta ahà bụrụ akàmì Feynman. N'ogè â nà ndụ̀, Feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà. Nà njutụ̀ama ǹkè afọ̀ 1999 ǹkè 130 ndi odudu bụrụ diọ̀mụ̀ntụdị nà ụ̀wà gbùrù gburù si nà aka ịhẹ ndeda British Physics World, ha dòrò ya n'isi kà otù onye nà madụ̀ ìri kara ị me ọrụ diọ̀mụ̀ntụdị nà ogè níle.

O nyèrè aka nà nrụpụ̀ta nkpọ akụm n'ogè agha ụ̀wà II nà ahà ya è wuzi nà afọ̀ìri 1980, 1980 kà onye òtù ndị ìzùnrụpụ̀ta Rogers, ndị ìzùọkwa ǹke nyòchàrà m̀bèrède ọ̀kwọga m̀bara Challenger. Soro ọrụ ya nà ime ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò, ha tụrụ Feynman aka kà onye nwaraụzọ̀ nà ọ̀gbọ ǹkè ọ̀màzù ụ̀hàmà nà idubàtà ịhẹ uchepụ̀ta bụrụ ọ̀kàkị̀rị̀. O jìrì ọkammụ̀ta ǹkè Richard C. Tolman nà ọ̀mụmụ ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò nà ùzùmụ̀tà California ǹkè ǹkàpụ̀tà.

Ọ tụ̀rụ̀ Feynman nà àhụ ị gbasàa ọmata ọ̀mụ̀ntụdị si nà mgbasàa akwụkwọ mà ǹzùkụ̀zi ǹke soro nkọrọ okwu nà 1959 gbasara ọ̀kàkị̀rị̀ elunààlà a kpọ̀rọ̀ There's Plenty of Room at the Bottom nà ìkpoàtọ mbìpụ̀ta of his ǹzùkụ̀zi òkpurùmmụ̀chata, The Feynman Lectures on Physics. Feynman a bụkwa onya ha mà màkà akwụkwọ edeònwentitụndụ̀ Surely You're Joking, Mr. Feynman!What Do You Care What Other People Think? nà akwụkwọ h'e dèrè màkà ya dị kà Tuva or Bust! si aka Ralph LeightonGenius: The Life and Science of Richard Feynman si aka James Gleick.