Ihitte/Uboma
Ọdịdị
Ihitte/Uboma | |
|---|---|
Ihitte Uboma Headquarters Entrance | |
| Country | |
| State | Imo State |
| Time zone | UTC+1 (WAT) |
Ihitte/Uboma bu gọọmenti ime obodo nke dị na imo State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị na ime obodo isinweke

O nwere mpaghara nke 104 km2, na ọnụ ọgụgụ mmadụ 120,744 na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 472.[1] .Otu n'ime obodo dị na Ihitte / Unoma bụ Ezimba.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.