Íhú m̀bụ́
Tekno (musician) – Ọrịa ozuru ụwa ọnụ – Pinky Webb – Igbo Landing – Asia – Fasil Assefa – Ị̀ta ǹke mmụ̀zù Texas A&M – Peru – Chad – Naijiria – Mali – Love – Wikipedia – Togo - Google - No Rest for the Wicked (Supernatural) – News – March – Ndia – Kano |
Chimamanda Ngozi Adichie (amụrụ Adichie n'afọ 1977) na Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ onye Igbo. Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikpeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Amerika na Naigeria. ...Gaa n'ihu ịgụ édémédé àFoto a n'egosi nka ndị Igbo nke egwupụtara na Igbo-Ukwu nọ na Anambra Steti. Ndi ọkachamara n'ekwu na emepụtara nka igwe a n'afọ 800 AD. Ụgbua, ite igwe a nọ n'ebe ngosi nka nke a n'akpọ National Museum, Onikan, Lagos, Naijiria.
👉🏽Kalenda Igbo bụ usoro kalenda ọdịnala ndị Igbo si na Naịjirịa ugbu a. Kalenda nwere ọnwa iri na atọ n’afọ, izu asaa n’otu ọnwa, na ụbọchị anọ nke ahịa Igbo n’otu izu gbakwunyere ụbọchị ọzọ na ngwụcha afọ, n’ọnwa ikpeazụ.
Kalenda a nwere ụbọchị ahịa anọ bụ; Eke, Afor, Nkwo na Orie.
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à</s |
|