Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
SieBot (ṅkátá | mmetara)
m robot Modifying: ar:إيجبو (شعب)
No edit summary
Ahiri 13: Ahiri 13:
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo.
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo.
Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria).

Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrika, Yurop, Amerika ma o bu Eshia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrika, Yurop, Amerika ma o bu Eshia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi updabutt Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

[[Category:Ìgbo]]
[[Category:Ìgbo]]

Orübà nà ógè 02:42, 3 Jụn 2009

Usòrò:FamousIGB-1.jpeg

N'ala Naigeria, ndï Igbo bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ozo bu "broken english" ha ne ku ufodi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria no nke nnuku bu, Abia State, Anambra State, Ebonyi, Enugu, ma na Imo State.Delta state (Anioma) na Rivers state

Ebe Ndi Igbo no

Na Naigeria, Ndi Igbo no na Abia, Anambra, Ebonyi, Enugu and Imo state. Delta state soro kwa na Rivers state. Ndi na su asusu ndi Igbo di ukwu na'ebe nka, mana madu na su kwa Inglish na al'Igbo.

Lee nke özö

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrika, Yurop, Amerika ma o bu Eshia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi updabutt Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.