Albert Einstein: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
m r2.6.5) (robot Modifying: kk:Эйнштейн
Ahiri 72: Ahiri 72:
[[ka:ალბერტ აინშტაინი]]
[[ka:ალბერტ აინშტაინი]]
[[kaa:Albert Einstein]]
[[kaa:Albert Einstein]]
[[kk:Альберт Эйнштейн]]
[[kk:Эйнштейн]]
[[km:អាល់បឺត អែងស្តែង]]
[[km:អាល់បឺត អែងស្តែង]]
[[kn:ಅಲ್ಬರ್ಟ್ ಐನ್‍ಸ್ಟೈನ್]]
[[kn:ಅಲ್ಬರ್ಟ್ ಐನ್‍ಸ್ಟೈನ್]]

Orübà nà ógè 08:51, 9 Julaị 2011

Albert Einstein, 1921

Albert Einstein (Önwa atȯ 14, 1879 — Önwa atȯ 18, 1955) bu mgb´mbu onye échịchẹ ọmúmú-mkpúrụ-ùwà, onye ílúnílú na ódẹ ákwúkwó. Ọ bụ nke mádu sị ȯ bụ ónyé di mkpà na ónyé mádu màchà nke ómá na ùwà obiạ na mgbè nílé. Ọ bu onye kpátárá onyịnyé Nobel Peace Prize na 1921 na ímé ọmúmú-mkpúrụ-ùwà "màkà orürü ya nà ọmúmú-mkpúrụ-ùwà, na ihé o tùrù búrú 'photoelectric effect.' O bu ónyé Ju nkè onye German nke Swiss, na mádu màrà yá kà mpá ọmúmú-mkpúrụ-ùwà nke ohürü.