Ákíkó mbu: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Xqbot (ṅkátá | mmetara)
m r2.7.3) (Robot: Modifying tt:Taríx to tt:Tarix
m r2.7.1) (Robot: Adding ilo:Pakasaritaan
Ahiri 73: Ahiri 73:
[[id:Sejarah]]
[[id:Sejarah]]
[[ie:Historie]]
[[ie:Historie]]
[[ilo:Pakasaritaan]]
[[io:Historio]]
[[io:Historio]]
[[is:Saga]]
[[is:Saga]]

Orübà nà ógè 19:42, 28 Novemba 2012

Ákụkợ mbụ bu ọmúmú ihe mèrè na ùwà madu na mbu. Ndi ọmúmú ndi ne dé màkà akíkó mbu bu ndi ákíkó irò. Na ngá ọ bu ihe jírí ákíkó Í lé ógè dárá ní, na ọ di mgbe ọ chọrí hü mà ọ dị nnòmi nọr na ímé ya na ihe gbakotárá na ihe wéfùtàrà na ihe méréní. Ndí ákíkó irò na lụta ụka màkà agwà akíkó mbu na ihe ọ dị mkpà màkà. Ihe ndi á dí kà Í kȯwá màkà ọmúmú ya Í zí ihe gị dị mmá na ógè nke gị bya. Ákíkó mbu di ímérímé na oménàlà iche iche, mà hé wéghị ihe kwádoro ya si ọ bu eziókwu, bụ ihe há sị bu óbị oménàlà ndi áhù, mà ha bughị ihe ezibote ndi mádu gi si mèrè; ọ bu ihe bu irò. Ihe mere mgbe mádu à búghí uzọr è détù ihe ákíkó mbu bu ihe ha na kp prehistory (ọ'gbámbu'ákíkómbu).