Björk: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
m Clean up, month names etc. using AWB
Ahiri 1: Ahiri 1:
'''Björk Guðmundsdóttir''' (21 November 1965), márá kà '''Björk''', bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ. Àgwà égwú ya di íchè na ó nwe máud mara ya na egwu rock, jazz, egwu nkwa elektriki, egwu ndi ichie, na egwu omenala. Ukwe àtọ́ Björk bàrà na Usoro Egwu 10 nke UK mgbe afọ-dum 90. Ọ̀jíkọ́ Egwu ọ́ nọ̀ sì nà mgbe ó rùtèrè áfọ̀ 2003 Björk rèrè ikpo-ukwe rúrú ńdè 15 nà ụ̀wà nile. Ó gbálìrì [[Ònyìnyé BRIT]] nke ànọ́, [[Ònyìnyé Ihunuche Ukwe MTV]] nke ànọ́ kwa, ótù [[Ònyìnyé MOJO]], [[Ònyìnyé Ihunuche Ukwe UK]] nke àtọ́, na màkà "ábụ̀ ukwe ya rúríté mkpụrụ óbì, ndọkwasi ihnye ukwe na ólú ya di íchè" ọ́ gbálìrì [[Ònyìnyé Ihnye Eze nke Nka ndi Suwidinu]]. Há kpàtụ̀kwàrà Björk màkà [[Ònyìnyé Grammy]] 13.
'''Björk Guðmundsdóttir''' (21 Novemba 1965), márá kà '''Björk''', bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ. Àgwà égwú ya di íchè na ó nwe máud mara ya na egwu rock, jazz, egwu nkwa elektriki, egwu ndi ichie, na egwu omenala. Ukwe àtọ́ Björk bàrà na Usoro Egwu 10 nke UK mgbe afọ-dum 90. Ọ̀jíkọ́ Egwu ọ́ nọ̀ sì nà mgbe ó rùtèrè áfọ̀ 2003 Björk rèrè ikpo-ukwe rúrú ńdè 15 nà ụ̀wà nile. Ó gbálìrì [[Ònyìnyé BRIT]] nke ànọ́, [[Ònyìnyé Ihunuche Ukwe MTV]] nke ànọ́ kwa, ótù [[Ònyìnyé MOJO]], [[Ònyìnyé Ihunuche Ukwe UK]] nke àtọ́, na màkà "ábụ̀ ukwe ya rúríté mkpụrụ óbì, ndọkwasi ihnye ukwe na ólú ya di íchè" ọ́ gbálìrì [[Ònyìnyé Ihnye Eze nke Nka ndi Suwidinu]]. Há kpàtụ̀kwàrà Björk màkà [[Ònyìnyé Grammy]] 13.

Orübà nà ógè 00:02, 3 Eprel 2014

Björk Guðmundsdóttir (21 Novemba 1965), márá kà Björk, bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ. Àgwà égwú ya di íchè na ó nwe máud mara ya na egwu rock, jazz, egwu nkwa elektriki, egwu ndi ichie, na egwu omenala. Ukwe àtọ́ Björk bàrà na Usoro Egwu 10 nke UK mgbe afọ-dum 90. Ọ̀jíkọ́ Egwu ọ́ nọ̀ sì nà mgbe ó rùtèrè áfọ̀ 2003 Björk rèrè ikpo-ukwe rúrú ńdè 15 nà ụ̀wà nile. Ó gbálìrì Ònyìnyé BRIT nke ànọ́, Ònyìnyé Ihunuche Ukwe MTV nke ànọ́ kwa, ótù Ònyìnyé MOJO, Ònyìnyé Ihunuche Ukwe UK nke àtọ́, na màkà "ábụ̀ ukwe ya rúríté mkpụrụ óbì, ndọkwasi ihnye ukwe na ólú ya di íchè" ọ́ gbálìrì Ònyìnyé Ihnye Eze nke Nka ndi Suwidinu. Há kpàtụ̀kwàrà Björk màkà Ònyìnyé Grammy 13.