Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
m Ukabia moved page Ndị Igbo to Ndị Ìgbò
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 3: Ahiri 3:
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.

Ufọdi obodo ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia]], [[Ȯra Anambra]], [[Ȯra Ebonyi]], [[Ȯra Enugu]], ma na [[Ȯra Imo]]. [[Ȯra Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers]].<ref>[https://books.google.de/books?id=ZfnWCQAAQBAJ&pg=PA762&dq=igbo+stateless+nation&hl=de&sa=X&ved=0ahUKEwjd2ujzxYvLAhWHEXIKHcmTBoMQ6AEIJDAB#v=onepage&q=igbo%20stateless%20nation&f=false James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter ''Ibos''. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.]</ref>
Ufọdi obodo ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia|Ọ̀hà Abia]], [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]], [[Ȯra Ebonyi|Ọ̀hà Ebonyi]], [[Ȯra Enugu|Ọ̀hà Enugu]], ma na [[Ȯra Imo|Ọ̀hà Imo]]. [[Ȯra Delta|Ọ̀hà Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers|Ọ̀hà Rivers]].<ref>[https://books.google.de/books?id=ZfnWCQAAQBAJ&pg=PA762&dq=igbo+stateless+nation&hl=de&sa=X&ved=0ahUKEwjd2ujzxYvLAhWHEXIKHcmTBoMQ6AEIJDAB#v=onepage&q=igbo%20stateless%20nation&f=false James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter ''Ibos''. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.]</ref>

Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere;
Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere;
Ahiri 12: Ahiri 12:
[[File:Ijele masquerade.jpg|thumb|Ijele]]
[[File:Ijele masquerade.jpg|thumb|Ijele]]
* ''ile anya [[Anieze Nri]]''
* ''ile anya [[Anieze Nri]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]]''

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambara, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugwu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivas.
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Igbo no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.

Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo|Ọ̀hà Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom|Ọ̀hà Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River|Ọ̀hà Cross River]], [[Ȯra Bayelsa|Ọ̀hà Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue|Ọ̀hà Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos|Ọ̀hà Lagos]], [[Ȯra Kano|Ọ̀hà Kano]], [[Ȯra Kaduna|Ọ̀hà Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).

Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

Orübà nà ógè 00:12, 6 Mee 2018

N'ala Naigeria, ndï Igbo bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken English" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.

Ufọdi obodo ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambra, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugu, ma na Ọ̀hà Imo. Ọ̀hà Delta (Anioma) na Ọ̀hà Rivers.[1]

Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere; Igala, itshekiri, ibibio, idoma, tiv,d.g.z.

Ákíkó mbu

9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Naigeria
Ijele

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naijiria, ndi Igbo no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.

Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku Ọ̀hà Edo, Ọ̀hà Akwa Ibom, Ọ̀hà Cross River, Ọ̀hà Bayelsa nakwa Ọ̀hà Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ọ̀hà Lagos, Ọ̀hà Kano, Ọ̀hà Kaduna na steti dum di na Naigeria).

Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò

Usòrò:Nsibidi.gif
Nsibiri

Nka Igbo

Onye Igbo

Lee nke özö

Literature

  • Chidi Leonard Ilechukwu: Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.

References

  1. James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter Ibos. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.